Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a cover
FREERead NowGet the App
Ụlọ ọrụ Biblica, The International Bible Society, na-eme ka ndị ọ bụla nʼụwa niile nweta okwu Chineke, site nʼọrụ ịtụgharị okwu Chineke nʼasụsụ mba dị iche iche, ibipụta Akwụkwọ Nsọ nakwa ime mmemme dị iche iche iji mee ka ndị mmadụ mata maka Akwụkwọ Nsọ, nʼobodo ndị a: Afrịka, Eshịa, na Iropu, obodo ugwu ugwu Amerika, nʼobodo Amerika na-asụ asụsụ Latin, mba Midulu Isti nakwa obodo ndịda dị nʼEshịa. Nʼụzọ dị otu a, site na ngalaba ha dị nʼọtụtụ mba ụwa niile, ha na-eme ka ndụ ndị mmadụ bụrụ ihe a gbanwere, mgbe ha na Jisọs Kraịst na-enwe mmekọrịta site nʼakwụkwọ nsọ.
Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.