1 Ihe e mere 17:16 BIU

[16] Mgbe ahụ, eze Devid banyere nọdụ ala nʼihu ONYENWE ANYỊ, sị: “Onye ka m bụ, ONYENWE ANYỊ Chineke, gịnịkwa ka ezinaụlọ m bụ, na ị mere ka m bịaruo nʼogogo ha otu a?

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.