1 Ihe e mere 18:11 BIU

[11] Eze Devid doro akụrụngwa ndị a niile nsọ nye ONYENWE ANYỊ, dịka o mere ọlaọcha na ọlaedo o wetara na mba ndị a: Edọm, Moab, ndị Amọn, ndị Filistia na Amalek.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.