1 Ihe e mere 21:26 BIU

[26] Devid wuru ebe ịchụrụ ONYENWE ANYỊ aja nʼebe ahụ, chụọkwa aja nsure ọkụ na aja udo. Ọ kpọkuru ONYENWE ANYỊ, ONYENWE ANYỊ zakwara ya, site nʼọkụ nke si nʼeluigwe daa nʼelu ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ ahụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.