1 Ihe e mere 22:14 BIU

[14] “Ejisiela m ike chịkọtaa ihe maka ụlọnsọ ONYENWE ANYỊ, narị puku talenti ọlaedo na nde talenti ọlaọcha, na igwe, na bronz, nke a na-apụghị ịgụta ịdị arọ ha, na osisi, na nkume. I nwere ike itinyekwa ihe ndị ọzọ nʼime ha.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.