1 Ihe e mere 6:32 BIU

[32] Ha jere ozi ịbụ abụ ha nʼihu ụlọ ikwu, ya bụ, ụlọ nzute, tutu ruo mgbe Solomọn wuchara ụlọnsọ ONYENWE ANYỊ na Jerusalem. Ha jere ozi ha dịka usoro ije ozi ha si dị.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.