1 Samuel 2:27 BIU

[27] Otu onye nke Chineke bịara gwa Elayị okwu sị ya, “Ihe ndị a ka ONYENWE ANYỊ kwuru: Ọ bụ na m ezipụtaghị ike m nʼụzọ pụtara ihe mgbe nna nna gị ha bụ ohu nʼala Ijipt nʼokpuru Fero?

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.