2 Ihe e mere 14:11 BIU

[11] Mgbe ahụ, Asa kpọkuru ONYENWE ANYỊ Chineke ya, si, “ONYENWE ANYỊ ọ dịghị onye dịka gị nʼinyere onye na-adịghị ike aka nʼihu onye dị ike nke ukwuu. Nyere anyị aka, O ONYENWE ANYỊ Chineke anyị, nʼihi na anyị dabere na gị. Ọ bụkwa nʼaha gị ka anyị na-apụ ibuso igwe a agha. O ONYENWE ANYỊ i bụ Chineke anyị. Ekwela ka ọ bụrụ na mmadụ efu meriri gị.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.