2 Ihe e mere 26:16 BIU

[16] Ma mgbe Ụzaya ghọrọ onye dị ike, nganga wetaara ya ọdịda. Ọ bụ onye na-ekwesighị ntụkwasị obi nye ONYENWE ANYỊ bụ Chineke ya, ọ banyere nʼime ụlọnsọ ONYENWE ANYỊ ka ọ chụọ aja ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nʼelu ebe ịchụ aja.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.