2 Ihe e mere 2:11 BIU

[11] Hiram, eze Taịa zighachiiri Solomọn akwụkwọ ozi sị ya. “Ọ bụ nʼihi na ONYENWE ANYỊ hụrụ ndị ya nʼanya ka o ji mee gị eze ha.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.