2 Ihe e mere 30:1 BIU

[1] Hezekaya zigaara ndị Izrel na Juda niile ozi, degakwara ndị Ifrem na Manase akwụkwọ ịkpọ oku ka ha bịa nʼụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ dị na Jerusalem maka ime Mmemme Ngabiga nye ONYENWE ANYỊ, bụ Chineke Izrel.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.