2 Ihe e mere 32:25 BIU

[25] Ma Hezekaya ejighị obi ya niile kelee Chineke ekele nʼihi na nganga batara ya nʼobi. Nke a mere ka iwe wee ONYENWE ANYỊ megide ya na ndị Jerusalem na Juda.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.