2 Ihe e mere 35:3 BIU

[3] Ọ sịrị ndị Livayị, bụ ndị e doro nsọ nye ONYENWE ANYỊ, ndị na-emekwa ka ndị Izrel ghọta ihe, “Dọnyenụ igbe nsọ ahụ nʼụlọnsọ ukwu ahụ Solomọn, nwa Devid, bụ eze Izrel wuru. Unu ekwesịkwaghị ị na-ebugharị ya nʼubu unu ọzọ. Ugbu a jeerenụ ONYENWE ANYỊ Chineke unu, na ndị ya Izrel ozi.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.