2 Ihe e mere 5:10 BIU

[10] O nweghị ihe dị nʼime igbe ọgbụgba ndụ ahụ, karịakwa mbadamba nkume abụọ ahụ Mosis tinyere nʼime ya nʼugwu Horeb, nʼebe ONYENWE ANYỊ na ụmụ Izrel gbara ndụ, mgbe ha si nʼala Ijipt pụta.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.