2 Samuel 5:3 BIU

[3] Mgbe ndị okenye Izrel niile bịakwutere Devid na Hebrọn, ha na eze Devid gbara ndụ nʼihu ONYENWE ANYỊ na Hebrọn. Ha tere Devid mmanụ ịbụ eze Izrel.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.