Daniel 9:14 BIU

[14] ONYENWE ANYỊ kpachara anya mee ka nsogbu a bịakwasị anyị. Nʼihi na ONYENWE ANYỊ, Chineke anyị, bụ onye ezi omume nʼihe niile ọ na-eme, ma anyị jụrụ irubere ya isi.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.