Diuteronomi 31:12 BIU

[12] Kpọkọta mmadụ niile nʼotu ebe, ndị ikom, na ndị inyom na ụmụntakịrị, na ndị ọbịa bi nʼetiti obodo unu, ka ha nụrụ, ma mụta ịtụ egwu ONYENWE ANYỊ Chineke unu na ilezi anya ịgbaso okwu niile dị nʼiwu a.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.