Diuteronomi 31:27 BIU

[27] Nʼihi na amaara m na unu bụ ndị nnupu isi, na ndị isiike. Lee, ọ bụladị taa m nọ ndụ nʼetiti unu, unu na-enupu isi nʼebe ONYENWE ANYỊ nọ, unu ga-esi aṅaa ghara inupu isi mgbe m nwụrụ?

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.