Diuteronomi 32:6 BIU

[6] Ọ bụ otu a ka unu si emeso ONYENWE ANYỊ unu ndị nzuzu, ndị na-enweghị uche? ONYENWE ANYỊ ọ bụghị nna unu, onye kere unu, onye kpụrụ unu mee ka unu guzosie ike?

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.