Diuteronomi 33:29 BIU

[29] Onye a gọziri agọzi ka ị bụ, gị Izrel, onye dị ka gị ndị ONYENWE ANYỊ zọpụtara? Ọ bụ ọta gị na onye inyeaka gị, na mma agha gị dị ebube. Ndị iro gị ga-eji egwu daa nʼihu gị, ị ga-azọdakwa ebe ha niile dị elu.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.