Diuteronomi 34:11 BIU

[11] onye mere ihe ịrịbama ndị a niile, rụọkwa ọrụ ebube niile nke ONYENWE ANYỊ ziri ya ka o mee nʼIjipt, nʼihu Fero, na ndị ozi ya niile, nakwa nʼala ahụ niile.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.