Hosiya 10:12 BIU

[12] Ya mere, ghaanụ mkpụrụ ezi omume maka onwe unu, unu ga-aghọtakwa mkpụrụ ịhụnanya. Kọgharịakwanụ obi unu siri ike, nʼihi na ugbu a bụ oge ịchọ ONYENWE ANYỊ, tutu ruo mgbe ọ bịara wụkwasị unu mmiri ozuzo dịka ezi omume.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.