Izikiel 13:13 BIU

[13] “ ‘Ya mere, Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwuru, aga m eji oke ifufe nke ọnụma m, na oke mmiri ozuzo nke iwe m, ma oke akụmmiri nke oke iwe m mebie ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.