Izikiel 13:7 BIU

[7] Ọ bụghị ọhụ ụgha ka unu hụrụ, ọ bụghịkwa okwu ịjụ ase ụgha ka unu kwuru, mgbe unu na-asị, “Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara,” nʼagbanyeghị na mụ onwe m ekwughị okwu?

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.