Izikiel 16:30 BIU

[30] “ ‘Iwe m dị ọkụ megide gị, otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwupụtara. Mgbe ị na-eme ihe ndị a, ị na-eme ha nnọọ dị ka onye akwụna nke ihere adịghị eme.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.