Izikiel 23:22 BIU

[22] “Nʼihi nke a, gị Oholiba, nke a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwuru: Aga m akpali ndị ahụ hụrụ gị nʼanya megide gị, bụ ndị ahụ ihe ha na-amasịkwaghị gị ọzọ. Aga m esi nʼakụkụ niile kpọta ha, megide gị.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.