Izikiel 25:16 BIU

[16] Ya mere, ihe a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwuru, ana m aga isetipụ aka m megide ndị Filistia. Aga m ebipụ ndị Keret, bibie ndị ahụ niile bi nʼọnụ mmiri osimiri.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.