Izikiel 35:3 BIU

[3] sị ya, ‘Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ sịrị: Mụ onwe m na-emegide gị, gị ugwu Sia. Aga m esetikwa aka m imegide gị, mee gị ka ị ghọọ ebe tọgbọrọ nʼefu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.