Izikiel 36:22 BIU

[22] “Ya mere, gwa ụlọ Izrel, Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwuru: Ọ bụghị nʼihi na unu, ụlọ Izrel, ka m ji na-eme ihe ndị a, kama ọ bụ nʼihi aha nsọ m, nke unu mere ka ọ ghara ịdị nsọ nʼetiti mba niile dị iche iche ebe ndị unu gara.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.