Izikiel 37:1 BIU

[1] Aka nke ONYENWE ANYỊ dịkwasịrị m, o sitekwara nʼike Mmụọ nke Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ bulie m, debe m nʼetiti ndagwurugwu nke jupụtara nʼọkpụkpụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.