Izikiel 39:25 BIU

[25] “Nʼihi ya, otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwuru, Aga m eme ka Jekọb a dọtara nʼagha lọta. Aga m enwekwa obi ebere nʼahụ ndị Izrel niile. Aga m esitekwa nʼekworo mee ka aha m dịgide nsọ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.