Izikiel 9:9 BIU

[9] Ọ sịrị m, “Mmehie niile nke ụlọ Izrel na Juda dị ukwuu rie nne. Ala niile jupụtakwara nʼọbara ndị egburu, obodo jupụtakwara nʼikpe ikpe na-ezighị ezi. Nʼihi na ha na-asị, ‘ONYENWE ANYỊ esitela nʼala anyị wezuga onwe ya. Ọ dịghị ihe ONYENWE ANYỊ na-ahụ.’

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.