Job 2:2 BIU

[2] Mgbe ahụ, ONYENWE ANYỊ jụkwara ekwensu ajụjụ sị, “Ebee ka i si abịa?” Ekwensu zara ONYENWE ANYỊ, “Site nʼịwagharị nʼụwa na site nʼịgagharị ihu na azụ nʼime ya.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.