Joshua 24:22 BIU

[22] Mgbe ahụ, Joshua sịrị, “Unu bụ ndị ama megide onwe unu na unu ahọrọla ife ONYENWE ANYỊ ofufe.” Ha zara sị, “E, anyị bụ ndị akaebe.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.