Zefanaya 1:18 BIU

[18] Ọlaọcha na ọlaedo ha agaghị azọpụta ha nʼụbọchị ọnụma nke ONYENWE ANYỊ ahụ.” A ga-erechapụ ụwa niile site nʼọkụ ekworo ya, nʼihi na ọ bụ na mberede ka ọ ga-eme ka ndị niile bi nʼụwa gwụsịa.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.