Zekaraya 14:20 BIU

[20] Nʼụbọchị ahụ, ihe a ga-ede nʼahụ ataṅụ nke ịnyịnya niile na-anya nʼolu ha bụ nke a: “Ihe dị Nsọ nye ONYENWE ANYỊ.” Ite niile e ji esi nri dị nʼụlọ nke ONYENWE ANYỊ ga-adị ka efere nsọ ndị ahụ dị nʼihu ebe ịchụ aja.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.