Zekaraya 14:21 BIU

[21] Ite niile dị na Juda, na nʼime Jerusalem ga-adị nsọ nye ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile. Ndị niile bịara ịchụ aja ga-ewere ụfọdụ nʼime ite ndị a sie nri ịchụ aja ha. Nʼụbọchị ahụ kwa, a gaghị ahụ kwa ndị na-atụ mgbereahịa nʼụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.