Zekaraya 1:16 BIU

[16] “Nʼihi ya, ihe ndị a ka ONYENWE ANYỊ kwuru, ‘Aga m eji obi ebere lọghachi na Jerusalem. Nʼebe ahụ kwa ka a ga-ewugharị ụlọnsọ ukwuu m. A ga-esetikwa eriri e ji atụ ihe nʼelu Jerusalem.’ Otu a ka ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile kwubiri.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.