Zekaraya 1:17 BIU

[17] “Kwusaakwa ọzọ, otu a ka ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru. ‘Ọganihu ga-adịkwa nʼobodo m niile ọzọ. ONYENWE ANYỊ ga-akasị Zayọn obi ọzọ, ma họpụtakwa Jerusalem.’ ”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.