Zekaraya 1:7 BIU

[7] Nʼụbọchị nke iri abụọ na anọ, nke ọnwa iri na otu, bụ ọnwa Shebat, nʼafọ abụọ nke ọchịchị eze Daraiọs, okwu ONYENWE ANYỊ ruru Zekaraya onye amụma, bụ nwa Berekaya, nwa Ido ntị, na-asị:

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.