Zekaraya 7:12 BIU

[12] Ha mere ka obi ha sie ike dịka nkume, jụ ige ntị nʼiwu, na nʼokwu nke ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile sitere na Mmụọ ya zie ndị amụma mbụ ahụ. Nʼihi ya, ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile were oke iwe.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.