1 Ihe e mere 15:2 BIU

[2] Devid kwuru sị, “O nweghị onye ọbụla ga-ebu igbe Chineke karịakwa ndị Livayị, nʼihi na ONYENWE ANYỊ họpụtara ha ibu igbe ONYENWE ANYỊ na ije ozi nʼihu ONYENWE ANYỊ ruo mgbe ebighị ebi.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.